![Asa Nwa](https://source.boomplaymusic.com/group10/M00/04/26/2f74e9b0210a4f5e8b0a350df1390c39_464_464.jpg)
Asa Nwa Lyrics
- Genre:Jazz
- Year of Release:2024
Lyrics
Asa Nwa - Precious Parca
...
Asa nwa aii
My baby yeee ye yeeee
Lenu nu asa nwa - asa nwa
Kponu ya ada mma - ada mma
Nwa mara mma - mara mma
Nwata yiri nne ya
Ngwa lekene nu asa nwa - asa nwa
Kponu ya ada mma - ada mma
Nwa mara mma - mara mma
Nwata duka nne ya
Asa nwa
Nwata bu Onwa - nwata bu onwa eee
Akwa nwa
Oyoyo nwa - oyoyo nwa
Chai chai
Omalicha epeke epeke nwa
Mmmm
Nne na ibu Asa nwa
Common
Baby you too fine
Just like your mama fine
I'm your number 1 fan
Nwa, you're the sunshine
Ifukwa ka nwa si ashine
Chai, giving me the light
I kirikata you must tie chai
Say this girl is fine
Yes ! this girl is mine
Yeah! give am the wine
Common give me the hands
I'll dance with you till the end
You're custodian of beauty
Baby you're so pretty
Your character is so cuttie
Common make we jolly sweetie yeah
Asa nwa - asa nwa
Kponu ya ada mma - ada mma
Nwa mara mma - mara mma
Nwata yiri nne ya
Lekene nu asa nwa - asa nwa
Kponu ya ada mma - ada mma
Nwa mara mma - mara mma
Nwata duka nne ya
Yes bebe I am blessed in life
Because you're my wife
Common if I no marry this girl
Thunder holy ghost fire
When I'm with you my lovie
Network dey come so steady
Nwa bu nu enenebe eje ólú
Common make we dey jolie
As long I'm concerned
Bebe you're the finest
Yes I tried sugar and I tried honey
You're the sweetest
Yes, sweeter than honey
You and I forever lovie
My inspiration my wifey
I'll spray you the money
No one else can compare
Bebe you're my bestie
I say no one else can contest
You're my first everlasting
Common
Lenu nu asa nwa - asa nwa
Kponu ya ada mma - ada mma
Nwa mara mma - mara mma
Nwata yiri nne ya
Lekene nu asa nwa - asa nwa
Kponu ya ada mma - ada mma
Nwa mara mma - mara mma
Nwata duka nne ya
Kilibe kilibe kilibe kilibe
Kilibe Kilibe kilibe asa nwa
Kilibe kilibe kilibe kilibe
Kilibe Kilibe kilibe asa nwa
Ife nwa na-eme bu ya di ba
Igba ò ma obi di ya
Uh! ofu obi di ya
Uoh! Odi na obi di ya
Eh! odozi aku di ya
Nwa bu omasiri diya
Nwata dika obodo oyibo
Asampete ube oyibo
Kpoputa nu ya biko, biko
Shi aharu mu ya nu biko, biko
Asa nwa, nwa
Lenu nu asa nwa - asa nwa
Kponu ya ada mma - ada mma
Nwa mara mma - mara mma
Nwata yiri nne ya
Lekene nu asa nwa - asa nwa
Kponu ya ada mma - ada mma
Nwa mara mma - mara mma
Nwata duka nne ya
Yeah yeah yeah yeah
Precious Parca upon the air