Eze Jesus Lyrics
- Genre:Gospel
- Year of Release:2024
Lyrics
Jehovah Jehovah Jehovah Zaaam oku Jehovah mee
Jehovah Jehovah Jehovah Zaaam oku Jehovah mee
Ndi iro gbara gburu Gburu
Ndi enyi agbasa si go
Ochi agha Jehovah Gbaram ogwu
Jehovah meeh
Ndi iro gbara gburu Gburu
Ndi enyi agbasa si go
Ochi agha Jehovah Gbaram ogwu
Jehovah meeh
Our trust is in you Lord
Our eyes are on you
Ochiagha Jehovah zim Uzo Jehovah mee
Ojue laanwo, mu nan Rankan nka
Ochiagha Jehovah zim
Mu uzo Jehovah mee
Jehovah Jehovah Jehovah Zaaam oku Jehovah mee
You fight for us we hold Our peace great Jehovah
Bring to pass your word Great Jehovah
In our lives in our land Great Jehovah
I bu so nma eledumare
I bu so nma eledumare
Ubangi bu oba ogo
Elo ni mo san eh
Eledumare ubangiji bu Oba ogo
Dieu tont puissant eh
Eledumare ubangiji bu Oba ogo
Kini ma fi san eh
Eledumare ubangiji bu Oba ogo
Eh eh eze ndi eze
We're lifting, lifting
Eze eze Jesus we love you Eze Jesus
No one like eze Jesus
Umu nmadu tobe ya
Tobe nu eze Jesus
Bia sepulu eze Jesus
Umu nmadu nile
Obu ya bu okaome
Eze di ora nma
Nwanne otu onye Kpakpando ututu
Aka na agbaji igwe Efulem efu without you
Anwuru anwuru ndu Echeta amulia
Ochiagha bu Jesus eh eze Jesus eh eze Jesus
Bia sepulu eze Jesus
Umu nmadu nile
Obu ya bu oka ome
Eze di ora nma
Nwanne otu onye Kpakpando ututu
Aka na agbaji igwe Efulem efu without you
Eh eze Jesus eh eze Jesus
Eh eze Jesus toya toya
Eze Jesus
Tobe nu eze Jesus
Eze Jesus eh eze Jesus
Bia sepulu eze Jesus
Umu nmadu nile
Obu ya bu oka ome
Eze di ora nma
Nwanne otu onye Kpakpando ututu
Aka na agbaji igwe Efulem efu without You
Eh eze Jesus 2x
Anwuru anwuru ndu
Eecheta amulia
Ochiagha bu Jesus
Efulem efu without You Eh eze Jesus
Eh eze Jesus
Anwuru anwuru ndu
Eh eze Jesus