EZEM JESUS Lyrics
- Genre:Gospel
- Year of Release:2001
Lyrics
EZEM JESUS - Cornelius Benjamin
...
Ezem Jesus
Aha gi kachasi elu
Onye nzoputam kachasi mma
Onyenwem di ebube
Emmanuel,
Chukwu nonyere moooo
Onye mgbaputa m di ngozi
I na adi ndu n'ezie
(Jesus is alive, O na-adi ndu)
N'onodu niile
Ebube gi n 'aputa ihe
Chukwu n'adighi agbanwe
Okaaka,
Kpakpando ututu
Emmanuel,
Chukwu onye ebere
Onye mgbaputa nke ndi mmehie
Nara otuto n'ime m
Ezem Jesus
Aha gi kachasi elu
Onye mgbaputa kachasi mma
Onyenwem di ebubeeeee
Emmanuel,
Chukwu nonyere moooo
Onye mgbaputa m di ngozi
I n'adi ndu n'ezie....
Ruo ebighiebiii.....(Amen).