Echichi Ukochukwu ft. VOXCLAN & Alex Ugwu Lyrics
- Genre:Acoustic
- Year of Release:2024
Lyrics
CHORUS
Echichi onye ukọ Chukwu na Katolik emego ya okenye,
The Ordination of a Catholic Priest makes him an elder.
Okenye na Zayọn, Zayọn anyi bu Africa. (x2)
An elder in Zion, and our Zion is Africa.
VERSE
Okenye adighi mma ikọ n’obodo,
It is not good for an elder to be scarce in a community.
Okenye adighi mma ikọ chacha,
Elders should not be scarce at all.
Okenye adighi mma ikọ n’obodo, n’obodo, n’obodo aah eh!
It is not good for an elder to be scarce in a community.
Cheta, Cheta oh nwannem,
Remember my friend,
Cheta, Cheta oh nwannem,
Remember my friend,
Cheta, Cheta oh na nnọnyere ha bukwa ihe ngozi.
Remember that their presence in our midst is a blessing.
Solo: Cheta umunnem,
Remember my brethren,
Cheta umunnem, Cheta!
Remember my brethren,
Cheta! doh cheta na nnọnyere ha na ewetakwa udo.
Please remember that their presence brings peace
Echichi (to Chorus)
The Ordination
CHORUS
Echichi onye ukọ Chukwu na Katolik emego ya okenye,
The Ordination of a Catholic Priest makes him an elder.
Okenye na Zayọn, Zayọn anyi bu Africa. (x2)
An elder in Zion, and our Zion is Africa.
(At 2nd time soloists sing…)
Echichi nke En’Igwe, En’Igwe, En’Igwe, Echichi/En’Igwe.
A Heavenly Ordination.
CODA
Choir Ostinato (CO) : Onyinye udo,
The gift of peace,
Onyinye udo bu onyinye ndi ukọ Chukwu.
The gift of peace is the gift of Priests.
(Bass Onyinye Udo, Onyinye Udo). (x2)
The gift of peace, The gift of peace,
Solo: Otite mmanu n’obodo bu onyinye udo. (CO)
Annointing on the land is a gift of peace.
Ekene dikwara Chukwu mgbe niile. (CO)
Praise be unto God now and always.
Choir: Ngozi dili ndi ukọ Chukwu niile.
Blessing be unto all Priests.