Chibuzo Lyrics
- Genre:Others
- Year of Release:2024
Lyrics
Eke, ọrie,afọ ,nkwọ
Steady grinding I go make am soon
Dollar Euro pounds and Bitcoin too
Nna-agba mbọ ọga enwe isi soon
Nwanyọ nwanyọ slowly climbing up
Selepay monapay
What's the price ama pay
Gimme one gimme two
Gucci bag Jimmy choo
Who be Dat? Make en lap
I go psyche, I go drive
Make I know who be dat oo
I say don't be late o
This money is my mission
If it takes me so long, I promise I will be made o
Do re me fa so so so so
I go make am oso so so
Ọsịsọ
Nketa nke echi
Achọm ya
Pụkụ pụkụ
Doo biko chukwu
Melụm ya
Kam di ọcha
Kam chie ọzọ
Kam gbue efi
Kam Lụọ ụno
Maka nwata nwee ụno, ọnwe mmụọ
Nwa mmụọ, emegbụna nwa mmadụ
Nwa mmadụ, zelụ nwa mmụọ
Ije mmụọ bụkwa ije ndidi
Agụọ 1 agụọ 2
Izụọ eke, izụọ ọrie
Izụọ afọ , izụọ nkwọ
Ọbanyesia, ilota chi gi
Nọọ chibụzọ
Selepay monapay oo
What's the price ama pay ooo
Who be dat? Make en lap oo
I say don't be late oo
This money is my mission
Do re me fa so so so so
I go make am oso so so
Ososo
Imakwa