![Cinema ft. Aka1010 & Jackzee](https://source.boomplaymusic.com/group10/M00/12/21/9ed72a5e11814aa1af7c77cee55dadc2_464_464.jpg)
Cinema ft. Aka1010 & Jackzee Lyrics
- Genre:Others
- Year of Release:2023
Lyrics
Towi-zaza nwanne
Aka ten ten norkwa n'egwu a ohh
Jackzee wu your highness
Che ka ngwa unu chineke mu bu odogwu
Odogwu odogwu
Onu mmadu abunanu onu Chukwu
Onye chukwu ga eme eze ka oga emeh
Ka oga emeh, ka oga emeh
O ga di ndi iloh ka cinema
Ewezuga na ibu jesus, i for moan for you
Etolum na street muna owu been gum body
Imaotu osi adina if skin no full no put body
Mana isirim na psalm 23 sim nwam e sure for you
Make way for nwa joseph carpenter
Jesus bu igba ka igba
Odeshi mu gworu ekwello iba
Defence mu ka saliba
Ebem nwe solar ya diba
To hell with your kanji dan
Egbe sina ibe ya ebena ebepu nku with aguba
Imana mu shootuo my shoot ka macalister nwannem is a goal
Minus godi chukwu na my life nwanne na obum zero
Muna zaza no na verse auxil imana idilomma
Mana chidinma anyi ga na agbanyelu ha cenima
See
Nevertheless aboby put in work (put in work)
Ife ahu emelu Isaac ka adi assured for jacob ( for jacob)
Oru anyi bu to browse mana okwa chukwu nwe di sub
And imana for this battle na owuite ka ga ah succumb
Che ka ngwa unu chineke mu bu odogwu
Odogwu odogwu
Onu mmadu abunanu onu Chukwu
Onye chukwu ga eme eze ka oga emeh
Ka oga emeh, ka oga emeh
O ga di ndi iloh ka cinema
Ndi ahu filli na e ga yor ha
Ego nri, ego nri
Fa bu n'obi n ifeh ha na emeh emebigo
Omebigo omebigo
Fa mara na anaghi azor eze azor
Zor eze azor, adah zor eze azor
O ga di ndi iloh ka cinema
Anah emeh na nkiti
E chor kan tor na apiti?
Okwa Uwa bu uwa Chukwu
Nne'm si mu Tochukwu
Maka e'mah n'echi di imeh
And no matter what
Nwanne guyman ama'dinwu ime
Uwa dika whot, so agba gi biko e'wehniweh
You better put in work ka enwe ike kpaninwuo oganigwe
Taa oyisor, Mpa ekwapu ekwata
Oga zu ka akwata
Njem ndi nze na ozor
Adah zor di eselu azor
Obuafor bulu uzor
Kpakpando weh zim uzor
Ndi uwa chor isi'mu ntor
Everyday men gbaga mbor!
E na gba sense na mkpor
Nga racha oroma nkor
Nyetu gi, e si nor foor
Amazikwa ihe ichor
Atanafufu It's nothing
Auxell mpa na e'nwero obi
Obele agu sim nor ga di egwu
Na nyanwa enwelor obi
Towi-Zaza, kpuo d Jay
Work and pray, e mah nor the way
Thank the lord without delay
Till infinity ka omah lay..
Chukwu onye omeh matter
Odogwu aburogodi guy name