Aja Lyrics
- Genre:Afrobeat
- Year of Release:2023
Lyrics
Aja - MR DYAN
...
Hmmm
Mr DYAN is here, give them
Aja aja, let go
E na ajugwa aja ×3
Try ya na aju aja ka o na agasiri gi
E na ahugwa aja ×3
Try ya na aju aja ka o na agasiri gi
O ga agasiri woke gasire wayi (Isee)
poverty amafu ayi (Isee)
Ihe ayi na ayo orisa bu niku ego na ogologo ndu na isi ayi na isi umu umu ayi (Isee)
O gasire woke o gasire wayi (Isee)
Poverty amfu ayi (Isee)
Ihe ayi na aro orisa bu niku ego na ogologo ndu na isi ayi na isi umu umu ayi (Isee)
I'm Mr DYAN verse 1 osetiye achorm a positive answer (okay) I na eyekwa chi na edo gi otu uzo na uzo iri
E na ahugwa aja, efu onye eka mma e na emekwraya something, ha ncha bu aja investment obuna emere na life of people na tight eguru agu ha ncha bu nmgu aja oru guka gi ugo gwkpbo na aju aja Jaka onye isi njuaja