
Anya Nazu ft. Ifex g Lyrics
- Genre:Others
- Year of Release:2023
Lyrics
Anya Nazu ft. Ifex g - Sooflashy
...
cheei
onye enena anya nazu o(ayoo)
asimu onye enena anya nazu o (ayoo)
maka onye ne Anya nazu ayoo
umu uwa eleya akpu o ayoo
hurshipoppy nelu Anya nazu ayoo
Instagram suoya imi ayoo
Samson nelu Anya nazu ayoo
Delilah akpunya isi ayoo
abacha nelu Anya nazu ayoo
nwatanwanyi chiri ya ta o ayoo
nwunye lot nelu Anya nazu ayoo
Jesus kpuo ya inu Ayoo
mohbad nelu Anya nazu ayoo
fa do ya vam vam vam ayoo
nwanne anyi atobatwanu na oba ego oox2
maka otó okwa na isi go oox2
okwa ichu ka imaru Ife ana alu
itinye isi gi ewere ya mere Ife ana alu oo
ogbu oge ngwa na mgbirigba na aku o
ekwu me kwu m pa na ajunu onye nekwu oo
yahoo boy ne Anya nazu
ndi akwa red emenya Ife
my mother gwaram ka osi adi oo
osimu onye enena anya nazu ayoo
maka onye ne Anya nazu ayoo umu uwa eleya akpu ayoo
goloyath nelu Anya nazu ayoo
David manya iche ayoo
driver never Anya nazu ayoo
coductor elinya olu ayoo
ebel nelu Anya nazu ayoo
Cain do nya vam vam vam