![Kanayo and group](https://source.boomplaymusic.com/group10/M00/11/28/0a8e1f27a2e94ec38a35004275b345f5_464_464.jpg)
Kanayo and group Lyrics
- Genre:Spirituals
- Year of Release:2023
Lyrics
Kanayo and group - Bro Anayo Kelvin
...
onweghi onye ozo onweghi chi ozo o si na gi bia.
onweghi onye ozo onweghi chi ozo o si na ya.
ihe nile nwere n' elu uwa, o si na chukwu bia 2x.
we're m ooo, were m ooo ooh.
Lee nu m ooo, Lee nu m ooo ooh.
o nweghi onye nwere n'ekwuru m n' uwa ma obughi so gi.
o nweghi chi ozo, onweghi chi ozo ma o bughi so gi.
ihe nile nwere n'elu uwa, o si na chukwu bia.
ihe nile m na Acho n' uwa o si na chukwu bia.
aku nile m kpara n' uwa a were m ooo.
Lee nu m ooo ooh, Lee nu m ooo ooh.2x.
asi m o nweghi onye ozo onweghi chi ozo ma obughi so gi.
oke muo n' Eric muo. ihe nile anyi nwere n'elu uwa o si na gi bia.
nwa ahu m na Achokwa n'elu uwa o Kwa gi n' enye nwa.
onye nwere industry be a na- akpu nwa I yiiii I yiiii.
Lee zie m ooo ooh Lee m ooo ooh Lee m ooo.
I ga ekwe ka m dika onu ndi uwa Koro m na m enweghi aku diri otua gawa
akwariri ejyla nwa gi obi. Lee nu m ooo ooh 2x
e nweghi chi ozo, e nweghi onye ozo ma obughi so gi.
Jesus I am your own oh till the day you will came am your own and save us from evil put us on the way to heaven am your own