IKE Lyrics
- Genre:Others
- Year of Release:2023
Lyrics
Afam bu Rhapcee
Nwa akwo n'azu amaro n'ije telu aka
Ya mere onokata odi mean fanye aka na ala
Enyezilam zim uzo kambute Ike n'ama
E pakia Porsche mu parkia Benz
Obi ga dim mma
Akponyenam Nwanyi kama giri update melum ogo
Kam do big ka nwanayoeze na Emeka ofor
Na elisi ego Ike ka chief priest na Jowizaza
Okpata ozuora
Nke mbu nile na ana Oba
Igbo onye Ayana nwanneya
Onye fulu uzo gosi nwanneya
Invest in people maka itie ka ifu onye ga enyelu gi aka
Maka na mmadu bu chi ibeya
Oko oko kwelu enyi ya nkwa si na aga enyere ya aka
Echi elozo tithe ya
Enyelem Azu, zim etu asi akpo ugbo mmiri
Nwanne
Cos if you win I win ubiam alaa banyi o
Nwanne
No give me drink, give me update make I work
Nwanne
I am a hustler and I am not a drunk
Nwanne
Enyelem Azu, zim etu asi akpo ugbo mmiri
Nwanne
Maka irite mu rite ogbenye alaa banyi o
Nwanne
No give me nyash, show me way to make a cash
Nwanne
Money minded my mission is to get the bag
Nwanne
Zim uzo kam je bute Ike
Ike Ike
Solu men ribe ife
Ife ife
Maka na boys afugo ife
Ife ife
Tinyem ebe ana eme ife ego
Ego ego
Ngwanu anyi je bute ike
Sim esokwala me ife ike
Okazimma kam yobazie ego
Enwekwanum guys no na oche
Ifum n'agba oso eke iche na onwelu ife me mere
Ifem na gbalu bu na enwerom 10kpa for bailing
Mana enwelum guys na pull ike Volkswagen
Igaa for enyemaka fa enye gi ego 2 bottle
Ife Nwoke melu Nwoke bu ngaa jidelum
Nyem update maka echi okonari gi mga emelu gi
Epiam pass I will be full loyal mpa mmelu gi
Maka nasi aka nri kwoo aka ekpe
Aka ekpe a kwoor aka nri
Ogo melu Nwanne adighi efu
Melum today maka echi
Tinyem na your cover
Oga Ezu
Ka hi bute ike na esi isi
Kowalum ife orlu nyelu
Kam soro na ife analu
Solu men gba egwu ha n'agba
Solukwa men Nuo Nwa ha na nuu
Chuba mgbada bu ego anacho
Naputaya the money na uko
Ka guys kwete na onaeme
Na ana zim
Ana nwaa
Nyenum ka not promise
Turn me fisher
Don't give me fish
Kam solu kuba big big kgbanye ndi iro high bp
Sidi
Enyelem Azu, zim etu asi akpo ugbo mmiri
Nwanne
Cos if you win I win ubiam alaa banyi o
Nwanne
No give me drink, give me update make I work
Nwanne
I am a hustler and I am not a drunk
Nwanne
Enyelem Azu, zim etu asi akpo ugbo mmiri
Nwanne
Maka irite mu rite ogbenye alaa banyi o
Nwanne
No give me nyash, show me way to make a cash
Nwanne
Money minded my mission is to get the bag
Nwanne
Zim uzo kam je bute Ike
Ike Ike
Solu men ribe ife
Ife ife
Maka na boys afugo ife
Ife ife
Tinyem ebe ana eme ife ego
Ego ego
Ngwanu anyi je bute ike
Ike ike
Sim esokwala me ife ike
Ike ike
Okazimma kam yobazie ego
Ego ego
Enwekwanum guys no na oche
Oche oche