Poverty Bye Bye ft. Khenyzee Lyrics
- Genre:Others
- Year of Release:2023
Lyrics
Poverty ! Poverty idi very heartless ! Amam niibia ka igbuo ma naa niiyi, mana anyi ga-akpa gi eze
poverty ..
k'anyi banyesia
Sunnocks beats.
Rap cardinal
Poverty alusigo onabago 419 !
Olusigo onabago. 419 !
Ezigbo onye ori azulu azu kaobu
Olee mgbe ogaeji nyeem ego'm
Poverty alusigo onabago 419 !
Olusigo onabago. 419 !
Ezigbo onye ori azulu azu kaobu
Olee mgbe ogaeji nyeem ego'm
Sinu owuite biko banye inside Bulu akpa ya putaba ilo…419
E don tey Men tabagolu rod odi ka ana ako akuko ifo….419
Iburu nri nwa wee buchisie mu iru kam Yalu ina afuzi uzo
Kpokolu distraction wee kpochisiem uzo
From year to year nwoke enwero ife to boast of
Achorozim ooo owu bulu gaba bus stop…..419
Ilote those days ishi kogam okoo mana enwerom ego shampo…..419
Mgbe ayi kana eje na nke daddy G.O ije yota rice na ego…..419
Plenty years ka e messilu my life welu nwoke debe on code
No kobo for account m ife mma na mnwelu keystone
Obi iji wee bialum obi kpokalili stone cold.
Na atam afufua welu egom na egonyem cold stone….419
Poverty alusigo onabago 419 !
Olusigo onabago. 419 !
Ezigbo onye ori azulu azu kaobu
Olee mgbe ogaeji nyeem ego'm
Poverty alusigo onabago 419 !
Olusigo onabago. 419 !
Ezigbo onye ori azulu azu kaobu
Olee mgbe ogaeji nyeem ego'm
Okwaima na nwoke adi epe mpe
Cos obu na oburo owu na m na ebe ebe
Na obu na oburo ego na adiro men na pocket ikwute okwu dorime mga eme eme
Neenu albino chotalu nwa mga ata ife
Ma machitelumu nke mga ese ese
Ka ina ememu advice ka mje yoo ya another 2k
Mma eji golu okpu nna bu enyi nwoke ga eji kpaa
Na birthday m
Your time is up Igbachago your full league
Me ah don tire to use phone nwee two sims
Ike agwugom ime explain na pulpit
Every night and morning nwoke na echenu the pay slip
No mata na ino there wee yili full kit na eche mgbe my luck ga atu down so u go woo me
After all ife idi after then bu to fool me
Welu ndi na achitaro aja kpoyem awon goons Mi
Sapa no fit to whyne me.
Poverty alusigo onabago 419 !
Olusigo onabago. 419 !
Ezigbo onye ori azulu azu kaobu
Olee mgbe ogaeji nyeem ego'm
Poverty alusigo onabago 419 !
Olusigo onabago. 419 !
Ezigbo onye ori azulu azu kaobu
Olee mgbe ogaeji nyeem ego'm
First class mix