Otu Gospel 2 (Acapella) Lyrics
- Genre:Others
- Year of Release:2023
Lyrics
Otu Gospel 2 (Acapella) - Sparkle Tee
...
Jesus ezigbo onye obodo, nwa mma nu
(Jesus mpa peter obi)
Ude Yi n'ede n'ime ogbe, idikwanu mma
(daddy ekwuo m y'ozo idiro mma)
Je-e-sus ezigbo onye o-gbe! aloba mm
(nezianu nw'oke!)
Ude Yi n'ede ma na bunk Ebe ana atawa
(esee eslu ndu)
J E S U S ude gi n'ede ebe nile
(daddy oyi n'atum yihihi yihihi yihihihi!)
Nwa mmanu oke mmawu ede yi kwanu
O kwa na odo mmiri Bethsaida k'ijere ije na-elu mmiri,
Umu cartel gi ana-aku para
(idiro mma!)
Isuo fa ura, kpoo fa 48
Unu elozoro na m di rugged, come on coordinate
(XY jesu)
Daddy, m ga enye gi honor gi,
Mana mfu Caesar maka chi, m g'eticha Caesar
(tie ya ka Tina!)
Pharaoh ilere m anya, m di gi ka Moses
Ebe m jikwa maja apiabazi mkpara na sea
(gbuwasia azu!)
O kwa gi mere mmiri oburu mmanya
Cubana chief priest asi gi let us negotiate
Jesus and Eze mmuo liquor store
Añuru añuru ndu k' aga na akpozi na club
Mgbe ochichi buu buu metutara ekwensu
(samorraghl!)
Ofuro ego ntachi ulcer n' Enugu
(samorraghl!)
Ekwensu etie mkpu n' oke olu
(samorraghl!)
Buu buu tufiakwa n' ibu ekwensu
(samorraghl!)
O si Jesus okwa i si n' ibu okacha
Ngwa mee okwute k'oburu akara ya na achicha
Jesus asi ya icholo ili nwa Onitsha
I cho itu olu jee buru lappy k'uchaba mgbada
(naa HK!)
Echatalum ife mere n'akwukwo nso
Akuko nwayi Owerri Mary Magdalene
Fa si na Mary nokwa into hook_up
Fa buru okwute nye ya oso ogbakwuje Jesus
(ndi aka!)
Jesus nesia fa chia fa ochi
Wee kpoo fa ndi Owerri ndi ota nwa
( ndi ntasa!)
Hotel 5 thousand church 35
(nmhuuu!)
Isi na itatube tuo okwute k' afu n'anya
(fa missie!)
Jesus okwa ijere Aba by ogbor hill
(anghhh!)
Fa si gi A Big mee akwukwo ugu k'oburu weed
(w orejiela boy!)
Isi fa ndi Aba ndi afia
(nmhuu!)
Igbaa afia garden of Eden igbaa ala
(nhe hee!)
I makwa davido ji isi Goliath wee tuo ludo
Catapult k'eji pia ya overboard w'apiaro kpom
(gbaalu ya plane!)
Delilah siere Samson jollof na Igbo
De emperor de conqueror anaa with akwamiko
( by nyuuu!)
Jesus okwa ijere emeka offor
( samorraghl!)
Ndia agbaa gi oso afia
(samorraghl!) (otu onwekwaranu iru!)
Lesi gi phone nwii
(samorraghl!)
Imee ya oburu iphone 30 oso ataa
(samorraghl haa ta huu huu!)
Jesus ezigbo onye obodo nwa mmanu
(idikwa nu mma!)
Ude gi n'ede n'ime ogbe
(idikwa nu mma!)(yii hu huu!)
Je-e-sus ezigbo onye o-gbe aloba m
(nezianu nw'oke!)
ude Yi n'ede ma na bunk ebe ana atawa
J E S U S ude gi n'ede ebe nile
Nwa mmanu oke mmawu ede yi kwanu
(Salima nsala!)