Onye Ocha ft. Aguero Banks Lyrics
- Genre:Afrobeat
- Year of Release:2023
Lyrics
Onye Ocha ft. Aguero Banks - YKG
...
Pasacota
Cash Before Nyash Aloba
Global
Anyi na azacha
Anyi na ekpocha
Anyi na ayocha
Nem anya n’ iru iga afu na joy adilo
I feeli na iga eli my money but ugba adilo
My dad sim hapu nwanyi chuba ego maka time adilo
2 + 2….. 4
Tools mji here dikwa 4
Aloba igbayaria with my money, abobi you go fall
Get the bag no dey dull
Adim gallant ka m nwu tramadol
Alum kam na my hood ka mgbaa fresh
Adrivevum one yellow girl aha ya bu presh
Abum onye ocha and m n’ eticha ma ndi oji ma ndi ocha
Abum onye ocha and m n’ eticha ma ndi oji ma ndi ocha
N’ime ogbe anyi na eticha
N’ime room anyi na eticha
N’ime ogbe anyi na eticha
And identity mu nine bukwa onye ocha
Amum anya all night, all night na acho onye ocha
Sia hello m no online maka em show me love ka onye oma
My guy bem last night, osim na onwe kosi
Fu na olu ohapu cartel no asai dalu jonsing
Umu ogbem sim onye anwuru the hero keep going
Ha ma na I’m a stand up guy
Ha ma na I’m a real homie
Men sina ochi abu uto, msia i dun care jee nyia molly
Ije ko akuko ka nwanyi, men kebe ego here ekenye gi story
Kor that man hapu ya ka men gbayaria ya
As onye anwuru mti anya na your case
Onye ocha, m chachalu anya
Onye anwuru