
Onyinyechukwu Lyrics
- Genre:Others
- Year of Release:2023
Lyrics
Cipeey in the building
Tubara ya mma mma
Agama turu gi mma mma
Agama ebuli aha gi elu
Agama turu gi mma mma
Si ya na ọmela
Agama turu gi mma mma
Agama ebuli aha gi elu
Agama turu gi mma mma
Si ya na ọmela
Onyiyechukwu baru ụba barụba
(Ebube)
Ọ baru uba n'ebe nnọ
Onyiyechukwu barụba barụba
Ọ bar-uba n'ebe nnọ
Onyiyechukwu barụba barụba
Ọ bar-uba n'ebe nnọ
Onyiyechukwu barụba barụba
Ọ bar-uba n'ebe nnọ
Kanayo ooo
Kanayo
Kanayo olisa
Olisa doh
(Doh doh)
Kanayo ooo
Kanayo
Kanayo olisa
Olisa doh
Ogene doh
Doh
Ogene doh
Ogene doh-kri-doh
Wekobiro
Ogene doh
Doh
Ogene doh
Ogene doh-kri-doh
Wekobiro
Kanayo ooo
Kanayo
Kanayo olisa
Olisa doh
Onyiyechukwu baruba
Lekwa anya n'aku ku m
Ọ di ekwu
Onyiyechukwu baru ụba barụba
Ọ baru uba n'ebe nnọ
Onyiyechukwu barụba barụba
Ọ bar-uba n'ebe nnọ
(Hilem kelem)
Onyiyechukwu barụba barụba
Ọ bar-uba n'ebe nnọ
(Monsoooo)
Onyiyechukwu barụba barụba
(Ebube)
Ọ bar-uba n'ebe nnọ
(Kelebachiri da kirida)
Ifechukwu
Nkechukwu
Ikechukwu
Ike Kenechuwku
Ye-be Chukwu
Ekele diri Chukwu
Diri oyere Chukwu
Yebe Chukwu ife si na Chukwu Buru Chukwu diri Chukwu
DiriChukwu
(Chukwu)
Kenechukwu
Ndi ọru
(Kenechukwu)
Idi ịro
(Kenechukwu)
Lily Nwankwo
(Kenechukwu)
Nnanna
(Kenechukwu)
Okolom ike
(Kenechukwu)
Ezinuro m ehhh
(Kenechukwu)
Onyiyechukwu baru ụba barụba
(Ọ baru ehh)
Ọ baru uba n'ebe nnọ
(Abu m ọnye ịjiri zọ mu e)
Onyiyechukwu barụba barụba
(Yah eyeeee elee ye ye ehh)
Ọ bar-uba n'ebe nnọ