Call me Lyrics
- Genre:Afrobeats
- Year of Release:2023
Lyrics
Ayi bata obodo obodo anolu
anyi enweghi much cash mana ayi nakwa akpotu
ibulu bata obodo ayi enye gi itatu e taste ee mara otegwele ayi tawala afufu for that from today
Chorus:
Call me (little legacy)
call me call me (lil legacy)
oya call call me (little legacy)
aaaa call me call me(lil legacy)
Call me (little legacy)
call me call me (lil legacy)
oya call call me (little legacy)
aaaa call me call me(lil legacy)
Heys nwoke chere were
fichasia ngwa ka ibia jide nwoke sewe
eche la eche ka m bia zi na odinma ino n'ekpele
maka ekpele nne mu kpele olisa nara ekele
olisa nara ekele. ha onye cheche
nna ibiara ima aka Oga Ina etikwa epele
mother told me compete not maka iwa ka ebele
ufodu biara idezu ude nke gi bu kwa edemede
ebe ufodu Ina ele Anya biara uwa iru oru ekelebe
yes eziokwu bu na ufodu biara itekwa mmanu ude
when you compete with them nwam ilala kanaide
nwam ilala kanaide nwam ilala kanaide
maka ayi bata obodo obodo anolu
anyi enweghi much cash mana ayi nakwa akpotu
ibulu bata obodo ayi enye gi itatu e taste ee mara otegwele ayi tawala afufu for that from today
Chorus
Chekeleke nyem mbo ocha wele mbo oji
obinigwe mee men di ocha wee hara oji
onye obara ya boria odara gi ngwa nuria
enweghi m much mana nwere ego abacha nwe hara ohi
once in a week agba okada rest of the money aba n'akpa
ichoro iga osiso izulu aki awusa.....sunset ino Enyimba
iruo ebe Ina aga itusia wee kuru ume chebiri nke mgbede
Chebiri nke mgbede ahh chebiri nke mgbede
Salvage boy knows what I'm talking about,even Lemon boy
What of Gozy B omo go ask them e no easy
Maka ayi bata obodo obodo anolu
ayi enweghi much cash mana ayi nakwa akpotu
ibulu bata obodo ayi enye gi itatu e taste ee mara otegwele ayi tawala afufu for that from today
Chorus:
Call me (little legacy)
call me call me (lil legacy)
oya call call me (little legacy)
aaaa call me call me(lil legacy)
Call me (little legacy)
call me call me (lil legacy)
oya call call me (little legacy)
aaaa call me call me(lil legacy)