
Ndi Anyi Bú ft. Thundaa Shiiinel Lyrics
- Genre:Hip Hop & Rap
- Year of Release:2023
This song is not currently available in your region.
Lyrics
Ndi Anyi Bú ft. Thundaa Shiiinel - 2Y Mexino
...
Akwa thundaa thundaa shiiinel X2
2Y Mexino Ajoanu X2
Anyi adi asi ndo!
Imakwa ndi Anyi Bú ? (Anyi n'enye nsogbu)
Imakwa ndi Anyi Bú X2 n'obodoa
Imakwa ndi Anyi Bú ? (Anyi n'enye nsogbu)
Imakwa ndi Anyi Bú X2 n'obodoa
Imakwa ndi Anyi Bú ? (Anyi n'enye nsogbu)
Imakwa ndi Anyi Bú X2 n'obodoa
Imakwa ndi Anyi Bú ? (Anyi n'enye nsogbu)
Imakwa ndi Anyi Bú X2 n'obodoa
Xino!
Ima ndi anyi bu?
Anyi di bad ka utaka
N'agba ha ka ukpaka
Ha na ene Anyi ka anyi amaka
Ha Malo n'anyi si akpaka
Gwa ha ka ha nyee anyi azu aka
Anyi kpalu mic ha kuo aka
Ndi okolu Agbaa aka
Anyi na asukwa ha Adaka
Nwanne adi Amakwanu anyi aka
Mu na thunder na agba izu
Ka anyi piatuo onye obuna cholu ime anyi abuse
Gwafa n’anyi di danger ka fuse
n'anyi na etinyelu people confuse
Ha choo ha gaa nye anyi na news
Na anyi na Eme people accuse
Onye awoli ka akwa ga lose
Anyi ncha Nile na akuli men
Nwoke na nwanyi na ego in sane
Murder committee enye anyi 10/10
Gwafa na ugbua abulozi then
Anyi bia for nkuli
Ngiwa bia for earn
N’ime ogbe anyi nwa na ewu anyinwa dey lane
Ndi kachizi ekwunwulodi pim
Ya fuduzie iblock road to our fame
Ima ndi anyi bu ima our aim?
Aka anyi ji bia na nke gi abulo the same
Fuck the fake fuck the damn
(Ikogo)
Eshigi Nile bucha just in vain
Anyi nwee nkuli ngiwa nwe all the pain
Mana Kam juo esi begi ejee bee onye?
Anyi bia for nkuli nkea bu nke oneee?
Imakwa ndi Anyi Bú ? (Anyi n'enye nsogbu)
Imakwa ndi Anyi Bú X2 n'obodoa
Imakwa ndi Anyi Bú ? (Anyi n'enye nsogbu)
Imakwa ndi Anyi Bú X2 n'obodoa
Imakwa ndi Anyi Bú ? (Anyi n'enye nsogbu)
Imakwa ndi Anyi Bú X2 n'obodoa
Imakwa ndi Anyi Bú ? (Anyi n'enye nsogbu)
Imakwa ndi Anyi Bú X2 n'obodoa
Ok nwanne gbawa door !
My punch di omimi odika exedos
Imakwa ndi Anyi Bú anamu apia gi ole
Welu oso gwa ndi Obodo yi ka ha kwanaa jos
Omunwa bu shiiinel thundaa onye amamaa n'obodo ka zideane
Nwa Obodo ka anyi bu ineezia ifu n'anyi na akuzi une
If you enta my street nkusia gi, idi ka nkpuru ube
Anyi biara for fame obulo ikpuye onu
Ikookwa tuuu!
Ibisa aka gi ibulu ikputu onu
Hapusia ndi iro na agbalum oso n'oru
Nezie Anya ifu na akpozi the main osoluoku
My rap make the dead feel alive obukwa nnukwu oru
Kita anam enye nsogbu n'obodo ana achizim acho
Admin nwanne obulo onu iwe gi adigo oku
Muna Mexino atugo down ka alusi ngwanu gbanaba oso
Imakwa ndi Anyi Bú ? (Anyi n'enye nsogbu)
Imakwa ndi Anyi Bú X2 n'obodoa
Imakwa ndi Anyi Bú ? (Anyi n'enye nsogbu)
Imakwa ndi Anyi Bú X2 n'obodoa
Imakwa ndi Anyi Bú ? (Anyi n'enye nsogbu)
Imakwa ndi Anyi Bú X2 n'obodoa
Imakwa ndi Anyi Bú ? (Anyi n'enye nsogbu)
Imakwa ndi Anyi Bú X2 n'obodoa
Anyi na enye nsogbu!!!!
Imkawa ndi Anyi Bú
Imakwa imakwa ndi Anyi Bú n'obodo aa
Tony best limited nwanne ima onye obu?
Onyebuchi Igwe nkpor uno n'enye nsogbu ima onye obu?
Sewaaaa n'obosi
Chinyelugo ima onye obu?
Okoto obulu uzo onye onitsha asim ima onye obu?
Olisa attah n'agbarisi Obodo nwanne ima onye obu?
Aka Odo n'enye nsogbu
Isi agu n'enye nsogbu
Kedu maka oga anyi ntu nwanne asim ima onye obu?
Frizkid ima onye obu?
Evergreen ima onye obu?
Ana ekwu maka Range and star boy fa n'enye nsogbu
Burna B I ima onye obu?
Kosix ima onye obu?
Sketch ima onye obu?
Wiz Jerry ima onye obu?
Emiriate ima onye obu?
Sooflashy ima onye obu?
Taaa o ka bu your nigga 2y mexino
Thunder thunder shiiinel
Range on the building
Onwezi
The Street gee
Daa peace maker
Taa Ajoanu