
Men Na Afunwa Anya Lyrics
- Genre:Electronic
- Year of Release:2023
Lyrics
Men Na Afunwa Anya - Chizzy melody
...
Haaiiiii Chizzy Melody diih (Nduru Egwu oh na ana Utuh efenitego Egwu)
Abobi when ur call is answered don't forget to carry ur guys along mgbirimgba ije enu o eeiyaa
Baba God u know say e don tee men dey hustle hoping say men go bubble mana Ife agbara na uzo alika ooh iyaa
maka if Agbala na uzo elika ooh ( Ife Agbala na uzo alika)
nee nu Ife Agbala na uzo alika (....
Ife afuru na uzo akalika chim(
mana Ife anyi furu na uzo elikanne iyaa ooh
Men na afuwanyaa na okporo( men na afunwa anya oh na okporo oo)
men na afusi Anya na okporo ( menna afusi Anya na okporo)
maka na anyi koro gi Ife anyi na afu oyi m ikwetegodi na ona eme
ages Nwa ogbenye Ife emere wee buru Ogaranya osi Ka alagodi otu Ola
nwanne men na afuwa anya ooh na okporo iyaa eeh
men na ebukojuo wee kwechiri maka na onwere onye anyi na akosalu ikoba Akiko iburu onye mgbu now now now
fine girl okwa ina aju my where I park my benzi ngwa Kam juonu go ajuju ur father ogotewulu benzi mgbe benzi bu #200
u dey call me broke guy ur father oji ego ina Ayo ego
oyim Kam zukwanuike ooh makana onweloo onye mele ibe yaa oo
oyi m Kam zukwanuike (oyi m onwere onye mere ibe yaa oh
Chukwuebuka ozo Igbo ndu na ukpo ma ajuo na ajuju(.....
Kam zukwanuike onwere onye mere ibe yaa oh
eh! eh! seh!
Abobi parkia well onwero onye mere ibe ya
hustling everyday and night onwere onye mji Nke ya
onye Afu ipiawalu Obi imakwanu Ka Obi di ya
onye mgbu butuuoo onwekwaanu Ka osi adi
nkechi kporo m crush my na ya taa nsu su
she wanna be with me forever mana ownero manners
again ejesia na ilu ogu fusia Ife men na afu batakwa na imuno burukwa oke ibu na azu
nwanne men dogba we are seeing a lot
men koro gi Ife ana Afu na okporo iwusa Aly
ije Nwoke abulokwanu catwalk
ije Nwoke abulokwanu oooh babe
Igba
iyaahaa ehhii eiih yaa ohh ohh
Chizzy Melody ejim force wee puta na okporo wee Fu na men na apiko
ineruo Anya ifu na Obi na elewa men oga maka na Street no dey smile
mburu benzi mee doings ona asom mso
mburu Puch mee doings ona asom mso
the hustle is to make mama proud oga we never ever stop oga
nwanne iwee Obi agu wee kwechiri ilu ogu obodo Afu ilu gi
eng. Izuchukwu Sunday okoli (mgbirimgba odogwu na ebechala gi) A-tozzy na ibu Nnukwu mmawu( maka na I nwerenu Obi agu