
Kene Olisa Lyrics
- Genre:Hip Hop & Rap
- Year of Release:2023
Lyrics
Kene Olisa - Somval
...
omebelu ma chi ekwena
ife a bu akuko ndi nbu
oputalu na chi gi cholu ki nwuo na afufu ni eeee
ka obu no na fu di ife dinma
ofu nne na mmum
ofu chianyieke nwanem
aka ni na ruun afo oma
na hancha no zi orlu
ife'm na yo olisa, ka o goziem mmu gozie ibem
if all of us get, na so na aja ya Ana
ngwa kene olisa, na ife omere Erika o
obi ni igwe na Ono na orlu×2
imela ebeanyi no
anyi nozi kwanu na mbubu ego
anyi anahi agabazi kanyi bita ego