Ahead Ahead Lyrics
- Genre:Hip Hop & Rap
- Year of Release:2023
Lyrics
Ahead Ahead
Ahead Ahead
Ahead Ahead
Ahead Ahead
Ahead Ahead
It's your boy Dob C
O kwa General unu
Anam'elukwanu onu
M'idiako money nwanne biko wa
Mana ijili afia wete k'anyi sewa
Ikana na mgbada iTunes why?
Ebe ndi'begi n'agwo na Dubai
M'idiako money nwanne I n'ako too
Ndi ocha nwe reason ha jiri si
Ig'agu one before g'aguo two
M'onwem aputakwa biazie bia si
Money bu one nwanyi bu two
Ig'agu money before ga guo nwanyi
Ig'anhu slip before g'efeelie fine
Uwa di uto onye mebie ya og'akwu fin
Hustle anaghi akwuzikwa na line
Over taking is allowed
Ibute ego g'agba Canada loud
Update gi bukwa ako n'uchgi
Inwere uche g'enye mgbada high bill
Ahead Ahead
Ahead Ahead
Ahead Ahead
Ahead Ahead
Ha bidoro ten years before mua
M'enye ha ten years Ahead Ahead
Where I came from it's hard to make this mulla
But life is a bitch onyelamu head
M'agashikw'ike Ahead Ahead
A bia na my hood na me be the head
Gwa that your aza man, ojide my money mga agba ya dead
Ejigim English tooo
Mana mji English bute ego
Biazie ta n'arapuzi igbo
Biazie na my hood n'eko
Onyesi n'odi easy ya kotu
Ndi ahu si na mg'ada ha kedu
Oge mno na nleka anyi enwero even kettle
But now mn'anu common tea mna e use kettle
A very big God is always by my side
And you can't stop my shine
Even if you be nepa
Ibata nogbe ag'akwatu your ladder
Me and my niggas
we looking for cheddar
Ahead Ahead
Ahead Ahead
Ahead Ahead
Ahead Ahead
Ha bidoro ten years before mua
M'enye ha ten years Ahead Ahead
Where I came from it's hard to make this mulla
But life is a bitch onyelamu head
M'agashikw'ike Ahead Ahead
A bia na my hood na me be the head
Gwa that your aza man, ojide my money mga agba ya dead