
Eze mmuo KING OF SPIRITS Lyrics
- Genre:Gospel
- Year of Release:2023
Lyrics
Eze mmuo KING OF SPIRITS - Uchechi Treasure and Henry Sopulu
...
Egwuchukwu na tum oooh
Egwuchukwu na tum oooh
Onyekere Eli igwe ke uwa
Egwu gi na atum oooh
Egwuchukwu na tum eeeeh
Egwuchukwu atugbuo nu m oooh
Onye ji Eli igwe ji uwa
Egwu gi n’atum ooh
Onye okwu Onu ya
N’ akpote ndi Nwuru anwu
Anya gi n’ enwu di ka iru oku
Chukwu hi iruoku hiri iruoku di ka uwe
Anyi n’atugi Egwu jesussss
Eze Eze di Eze n’ezo n’ okpuru ya
Odiri onye gi na ya achi Eze
Eze Eze di Eze n’ezo n’ okpuru ya
Odiri onye gi na ya achi Eze
N’ eligwe n’elu wa ooh
Chukwu na ni gi bu Okaka
Odiri onye gi na ya na achi eze
N’eluigwe n’elu uwa oooh
Chukwu na ni gi bu okaka
Odiri onye gi na ya na achi eze
N’eluigwe n’elu uwa oooh
Eze na ni gi bu okaka
Ibu okaka
E noro ihe noro ehi
Kpuru odum n’onu ma turu ugo laa
Odiri onye gi na ya na achi eze
E noro ihe noro ehi
Kpuru odum n’onu ma turu ugo laa
Odiri onye gi na ya na achi eze
Maka na Ana Egbu Achara
Achara Ana Etoo
Odiri onye gi na ya na achi eze
Ima na Ana egbu Achara ooh
Gi bu oke Achara Ana etoo
Odigi onye gi na ya na achi eze
A n’egbu Achara ooh
Imana gi bu oke Achara Ana etoooh
Heaven and earth adore you
Angels bow before you
The fire that burn the bush
But the bush doesn’t burn
Heaven and earth adore you
Angels bow before you
Odiri onye gi na ya na achi eze
Eze Eze di Eze n’ezo n’ okpuru ya
Odiri onye gi na ya achi Eze
Eze Eze di Eze n’ezo n’ okpuru ya
Odiri onye gi na ya achi Eze
I am gonna serve you
Okemmiri n’ekpu oke
Ya mere Miri ona epu ome ooh
Ntata mmiri ona ruru Ana ooh
Odogwu kariri odogwu
Igba oma n’eche ndu mu ooh
Anya n’ele Obi
Ogaranya n’ejere ogbeye ozi
Onweghi onye gi na ya na achi eze