![Amapiano](https://source.boomplaymusic.com/group10/M00/02/11/333cc321421443b78b79335b2e6fb830_464_464.jpg)
Amapiano Lyrics
- Genre:Others
- Year of Release:2022
Lyrics
Genu nti
Gidigidi bu ugwu eze
Gidigidi bu ugwu eze
Enwere akuko m ga-akoro unu o
Gebe nti na-akuko m ga-akoro unu o
Asi na ura ga-eju onye nwuru anwu afo
Oge anaghi eche mmadu o
Kam do gi aka n'nti
Live life and just be happy
Kam do gi aka n'nti
Live life and just be happy
Ezeugo
Ezeugo
O o Ezeugo
O o Ezeugo
Ebe Onye dara ka chi ya kwaturu ya
He who fails to seek the hidden things of life, is he really alive
Ezeugo jiri ego okpatara ga luo nwanyi n'afor
Mana ndi be ya si mba, mba
Si na nwanyi ya bu nwanyi ojoo
O children listen to your mother's song
Okuko nua ahu ala achuo ya oso
Okuko nua ahu ala achuo ya oso
Korom akuko
Ezeugo o o
Ezeugo
Ezeugo
Ezeugo
Nwa ndugo
Onye chotara ezigbo nwanyi
Chotara ezigbo ihe
Nwata na-aju ozi mana onaghi ajuo oku
O nagha aju oku
That is why we need to stand
Here and there
Gidigidi bu ugwu eze
Gidigidi bu ugwu eze
Gidigidi bu ugwu eze
Efocham ifo ifo agwum n'onu
Gidigidi bu ugwu eze
Ezeugo
Ezeugo
O o Ezeugo
O o Ezeugo