KPORO YA ISI N ALA (MEDLEY) Lyrics
- Genre:Gospel
- Year of Release:2022
Lyrics
KPORO YA ISI N ALA (MEDLEY) - Njideka Okeke
...
kene nu onye kere igwe na uwa
kene nu onye kere igwe na uwa
kene nu onye kere igwe na uwa(Jesus)
kporo ya isi n'ala(hei)
kene nu onye kere igwe na uwa
kene nu onye kere igwe na uwa
kene nu onye kere igwe na uwa
kporo ya isi n'ala
kene akankwu na-eche mba aa
ogodo mkpuchi oto
kene oma ka obi di onye
kporo ya isi n'ala
unu kpobara ya isi n'ala onye oma a
(kporo ya isi n'ala)
eze ndi eze, anyi ga-akporo gi isi n'ala a
(kporo ya isi n'ala)
ora biara ije, kpobara ya isi n'ala unu anula
(kporo ya isi n'ala)
eze ndi eze, aka m di n'elu ee chi m ee