
$hola Lyrics
- Genre:Hip Hop & Rap
- Year of Release:2022
Lyrics
When I say $hola
I mean sure
Excellent
Haha Sameboy
Nwanne muah dì high
Sameboy wey dey make mouth
I no fuck up
Sail
I'm getting money now shola
Owu ité over
Update bukwa shola
Oru m na atu bu shola
I'm getting money now shola
Owu ité over
Update bukwa shola
Oru m na atu bu shola
Shola shola
Ihe m na emezi bu shola
Shola shola
Nwa m na ebuzi shola
Shola shola
Ihe m na eyi zi bu shola
New whip okwa shola
(Shola)
Update bukwá shola
Sure work biko yem ya
Oshola I go deliver
Everyday ka m na ebuba
Your money ga agbada na cuba
The money big ichor ikuchi chi ya
Nyem my percent ka ányí gwodo wiya
Paper chase nwanne hapu nwanyi
(Hapu nwanyi)
Chuta the money ányí eje Dubai
For the money ebemu akwa
(Ebemu akwa)
No body nyeru m aka
(Nye m aka)
Kita now m buzi oga
(Shola)
N imé room ebu mu asa
(Sail)
For the money ebemu akwa
No body nyeru m aka
(Sure)
Kita now m buzi oga
(Buzi oga)
N imé room ebu mu asa
(Sail)
Shola shola
Ihe m na emezi bu shola
Shola shola
Oru m na atuzi bu shola
Shola shola
Nwa m na ebuzi shola
Update okwa shola
New whip bukwa shola
(Haha)
Yeah Sameboy
Nwanne muah dì high
I no fuck up
Sail
Shola shola
Ihe m na emezi bu shola
Shola shola
Nwa m na ebuzi bu shola
Shola shola
Ihe m na eyizi bu shola
New whip okwa shola
Update bukwa shola