BETHESDA Lyrics
- Genre:Gospel
- Year of Release:2022
Lyrics
Mgbe ndi nso jina agwo ogwugwo nso
Oge eruole mgbe ndi nso jina agwo ogwugwo nso
Ndi ishi ga ahu uzo na odommiri Bethesda
Ndi ngwuru ga aga ije na odommiri Bethesda
Ndi nti chiri ga anu ihe na odommiri Bethesda
Ndi ogbi ga ekwu okwu na odommiri Bethesda
Ndi nriara ga eweta onwe ha na odommiri Bethesda
Ndi na acho nwa ga ekuru nwa ha na odommiri Bethesda
Aka ka aka ga agbaji aka, obu na aha Jesus Christ
Power will change hands,obu na aha Jesus Christ
Ogaeme, ogaeme ya oga emeya
Nrianra ego, nrianra ihe isi ike, nrianria ikpo asi,
gi na ndi ozo gara icho oru, ewere ha ma lepu anya na ebe ino,
ihe emere eme, alala ike ahu na ighi na aha Jesus Christ Amen Hallelujah