Chekwubechukwu (Trust in God)
- Genre:Gospel
- Year of Release:2022
Lyrics
Chukwu Nna, aga m abịa kelee Gị o!
Maka na agbanyeghị otu o siri dịrị mo!
Echekwubere m Gị, Chukwu Nna mo!
Echekwubere m Gi Chukwu!
Chekwube! Chekwube na Chukwu, (o-o-oh nwanne m!)
A mala jijiji, Chekwube Chukwu! (ngwa k'anyị jee!)
Chekwube Chukwu nwanne m! (nwanne m!) echegbuzila onwe gi o!
Chekwube Chukwu nwanne m! (O nwanne m!) biko echegbuzila onwe gi o!
N'ime ọnọdụ ọbụla, Chineke na-adị ndụ!
Ọ dị mma, ọ dị njọ Chineke nọ n'ọrụ!
see lyrics >>Similar Songs
More from FadaBarto
Listen to FadaBarto Chekwubechukwu (Trust in God) MP3 song. Chekwubechukwu (Trust in God) song from album CHUKWUEMEKA (Catholic Liturgical Songs, Vol. 2) is released in 2022. The duration of song is 00:10:06. The song is sung by FadaBarto.
Related Tags: Chekwubechukwu (Trust in God), Chekwubechukwu (Trust in God) song, Chekwubechukwu (Trust in God) MP3 song, Chekwubechukwu (Trust in God) MP3, download Chekwubechukwu (Trust in God) song, Chekwubechukwu (Trust in God) song, CHUKWUEMEKA (Catholic Liturgical Songs, Vol. 2) Chekwubechukwu (Trust in God) song, Chekwubechukwu (Trust in God) song by FadaBarto, Chekwubechukwu (Trust in God) song download, download Chekwubechukwu (Trust in God) MP3 song