![Jee Gwa Ha (An Igbo Praise Medley)](https://source.boomplaymusic.com/group10/M00/05/25/4551e72b70ae4f3eb75a652d36c9c5d6_464_464.jpg)
Jee Gwa Ha (An Igbo Praise Medley) Lyrics
- Genre:Gospel
- Year of Release:2022
Lyrics
Je gwa ha Ndi ne si agu’go
Gwa ha si Ihe iri gba’ama emela (x2)
Obu chi nke nae me ihe na mgbe ya e
Unu le nu omere ihe anwa juru uwa anya
Umu uwa bia le chukwu eme wo ya
Ndi Enyim bia le sorom nuria onu e