![Amen](https://source.boomplaymusic.com/group10/M00/03/29/8780b6eb82e64e8785dc16791527aa26_464_464.jpg)
Amen Lyrics
- Genre:Gospel
- Year of Release:2024
Lyrics
Amen - Minister Prudence
...
Amen Lyrics
{VERSE}
Okwu gi juru el'igwe n'uwa
E nweghi atu m'oli
Ihe I kwuru ka I geme
N'ime ndu mo.
Idi ebube
N'ime gi k'anyi nwere olileanya
Ihe I kwuru ka I geme
N'ime ndu mo.
Okwu gi juru el'igwe n'uwa
E nweghi atu m'oli
Ihe I kwuru ka I geme
N'ime ndu mo.
Idi ebube
N'ime gi k'anyi nwere olileanya
Ihe I kwuru ka I geme
N'ime ndu mo.
{CHORUS}
Amen (3x)
{VERSE BGVs}
Okwu gi juru el'igwe n'uwa
E nweghi atu m'oli
Ihe I kwuru ka I geme
N'ime ndu mo.
Idi ebube
N'ime gi k'anyi nwere olileanya
Ihe I kwuru ka I geme
N'ime ndu mo.
{CHORUS}
Every promise the Lord has said will come to pass in your life (Amen)
He will fulfill his promis
This God honors His Word more than His Name.
Amen to that Promise
You will fufill your days o
You will succeed in all you do
Unu ahula nu nwanyi aga, amuola nwa.
Onye ngworo ejewo ije
Onye kpuru isi ahuwu uzo le
Amen, Amen, Amen
There will be no barren in the land
When you serve the Lord
He will bless your bread and water
He will take away shame and reproach
Nothing will cast their young
You will fufill your days
Everything begins to work for you
Nothing shall by any means hurt you o
For the hand of the Lord is upon you (Yes!)
-Holy Ghost chant-
Unu ahula nu nwanyi aga, amuola nwa.
Onye ngworo ejewo ije
Onye kpuru isi ahuwu uzo le
The blind eyes have seen
And the ears deaf will hear
And the dumb mouth will speak
The lame will walk
That dead man will rise now
Begin to succeed in all you set your hands to do
No more setback
No more reproach
No more withdrawal
No more refusal
It is well with you
Your going out and coming is blessed
The Lord shall be with you like a pillar of cloud in the day
And a pillar of fire by night
Nothing shall by any means hurt you
The hand of the Lord is upon you!