Ife Anyi (Remix) ft. Ofour2 Lyrics
- Genre:Afrobeats
- Year of Release:2024
Lyrics
Rich
Eee mpa kee kosi
Ife anyi ka anyi na eme
Ego anyi ka anyi na eli
Yahoo ka anyi na alu
Mgbada ka anyi na achu
Imakwa ka osi adi
Nwanne ife anyi ka anyi na eme
Ego anyi ka anyi na eli
Yahoo ka anyi na alu
Mgbada ka anyi na achu
Imakwa ka osi adi
Imakwa
Nwanne
Ifeanyi ka anyi na eme
Ego anyi ka anyi na eli
Yahoo ka anyi na alu
Mgbada ka anyi na achu
Imakwa ka osi adi
Nwanne ife anyi ka anyi na eme
Ego anyi ka anyi na eli
Yahoo ka anyi na alu
Mgbada ka anyi na achu
Imakwa ka osi adi
Way
I believe in God and I believe in my data
Ma oburu na ichoo itiri m ego nwanne tuo ya na my aza
Ka m nwokwa ike kponye kwa ebe men na agba shisha
Maka oburu na ijiro ego nwanne akupu gi ka ibu ochicha
Wooo
Ifeanyi Chukwu ife anyi chineke
Onweghi ihe na anyi chukwu na ezia na ezia
Ife anyi chukwu ife anyi chineke
Onweghi ihe na anyi chukwu na ezia na ezia
Ife anyi ka anyi na eme
Ego anyi ka anyi na eli
Yahoo ka anyi na alu
Mgbada ka anyi na achu
Imakwa ka osi adi
Eeei bikokwa esokwa m alu yahoo
As iyoo
Wooooo
Bikokwa esokwa m alu yahoo mana anyi na ebuba maka nleka bu taboo
Ama m akwuko as in iyoo gaa school
Many things I fuu mana anyi desara ya cool
Rich king black na Ofour2 cartel
Coordinate if you pull up in my deck
Na eziokwu ife imenwulu can tell
Okana eko ha na m bu one man cartel
Juo ese m na ogbe men chi oku
Iyoo Chuba the doo ego ji olu
Ihe eji abu nwoke na uwa di olu
When I pull up in a road ma na enye Benz oku
Juo ese m na ogbe men chi oku
Iyoo Chuba the doo ego ji olu
Ihe eji abu nwoke na uwa di olu
When I pull up in a road ma na enye Benz oku
As iyoo
Ife anyi ka anyi na eme
Ego anyi ka anyi na eli
Yahoo ka anyi na alu
Mgbada ka anyi na achu
Imakwa ka osi adi
Nwanne ife any ka anyi na eme
Ego anyi ka anyi na eli
Yahoo ka anyi na alu
Mgbada ka anyi na achu
Imakwa ka osi adi
Nwanne
Yahoo is not a business but na hustle
That's why m jikwa chupado the hustle for mama
Way , obulu okwu ego ngwa bia ka anyi luo ma obulo okwu ego ngwa gaa m na azu
Because anytime I dey look , watch so ego ka m na ahu
Nwanne ife anyi ka anyi na eme
Ego anyi ka anyi na eli
Yahoo ka anyi na alu
Mgbada ka anyi na achu
Imakwa ka osi adi
Nwanne ife anyi ka anyi na eme
Ego anyi ka anyi na eli
Yahoo ka anyi na alu
Mgbada ka anyi na achu
Imakwa ka osi adi
Attention everybody for your info adighikwa m alu yahoo ooo I'm cashing the cruise mehn , so don't take it personally mpa