- Genre:Afrobeats
- Year of Release:2016
Lyrics
Glory
Show me your glory
Please go before me
Ka m hu ebube gi
Power
Majesty honour
Your goodness and mercy
Ka m hu ebube gi
I kariri ihe a si n'I bu chineke
Idighi agbanwe agbanwe
Maka na otu I di na mbu k'I di
Ka m hu ebube gi
I kwesiri ekwesi nwa aturu egburu
I na-ewepu njo uwa
Oh lord reveal yourself to me
Ka m hu ebube gi
Glory
Show me your glory
Please go before me
Ka m hu ebube gi
Power
Majesty honour
Your goodness and mercy
Ka m hu ebube gi
Obi m dere du
Don't be afraid obi m atuna ujo
Obi m dere du
Chukwu mara ihe o n'emere gi o
Obi m dere du
Don't be afraid
Ka m hu ebube gi
Odogwu m n'agha chi m onye mmeri
Ihe etinyere n'aka gi enweghi mmebi
Onye choro ndu ga-agbakwuru gi
Ka m hu ebube gi
Agbakwuru ezuru Ike chi m oma
Agada gbachir'uzo onye oma
Otu I di na mbu k'I di
Ka m hu ebube gi
Nothing in life satisfies like You
Spend my life for you only
Oso
A ga m agbagide oso ndu gbakwuru gi
Oso
Wee rue ubochi ahu m ga ahu iru gi
Wee tie
Nara ekele jesus
Nara ekele
Nara ekele chineke
Nara ekele
I mere ka m mmerie
Nara ekele
Oge I kara e rue nara ekele
Ebigh'ebi
Ebigh'ebi
Glory
Show me your glory
Please go before me
Mu na Gi
Ka m hu ebube gi
Power
Majesty honour
Your goodness and mercy
Ka m hu ebube gi
Ebigh'ebi
Ebigh'ebi
Mu na Gi
Ka m hu ebube gi