
Chukwu Oma Lyrics
- Genre:Gospel
- Year of Release:2023
Lyrics
Yo yo yo yo yo yo yo yo yo yo yo yo
Ife chukwu n'emele ndi ya eh
Odim ebube n'anya
You are worthy
We dey say you are worthy
You never let me down down down
Na by your mercies n you are faithful
As i dey go on my own
Na you dey carry me dey go
Naani gi bu eze
Ogodo ya n'akpu n'aala
Jesus Ibu onye oma onye oma onye oma Onye oma ka ibu oh
Jesus Ibu onye oma onye oma onye oma Onye oma ka ibu oh
Oh oh
Imara nma n'eziokwu
Imara nma n'eziokwu
Ihe chukwu n'emele ndi ya eh
Odim ebube n'anya
Imara nma n'eziokwu
Imara nma n'eziokwu
Ihe chukwu n'emele ndi ya eh
Onu m apughi ko ya
I been dey under depression
Enemies dem say my life dem want to end am
Dem even follow scatter my fender
But na baba God be my defender
Now i come dey wonder
Your love for me sef dey make me wonder oh
You never let me go six feet under oh
Jesus na you be my lover
Oh oh
Jesus Ibu onye oma onye oma onye oma Onye oma ka ibu oh
N'aani gi Ibu onye oma onye oma onye oma Onye oma ka ibu oh
Oh oh
Imara nma n'eziokwu
Imara nma n'eziokwu
Ihe chukwu n'emele ndi ya eh
Odim ebube n'anya
Imara nma n'eziokwu
Imara nma n'eziokwu
Ihe chukwu n'emele ndi ya eh
Onu m apughi ko ya
Imara nma n'eziokwu
Imara nma n'eziokwu
Ihe chukwu n'emele ndi ya eh
Odim ebube n'anya
Imara nma n'eziokwu
Imara nma n'eziokwu
Ihe chukwu n'emele ndi ya eh
Onu m apughi ko ya