![Olisa doh](https://source.boomplaymusic.com/group10/M00/12/04/0591ddbd5085431ea61fdbed457abb66_464_464.jpg)
Olisa doh Lyrics
- Genre:Gospel
- Year of Release:2023
Lyrics
Hmmm MedamobI on this one yeah
Aha ha
I dey feel pressure I cry my self to sleep oh now
Everything I do e be like say e no dey move again
My mama told me try to be honest eh
In everything you do so the grace of God go follow you
Mana ndị ọgbọ mụ eburu m ụzụ bute ike
Mana ndị ọgbọ m eburu cha m ụzọ luta ulo
Pikin wey get money e don collect my land
Person wey get connection don suppress my right
Chi anyị oo gị n'enye akụ n'ụba
Chi anyị oo chi n'enye ego
Chi anyị oo akala ọmụmụ
Chi anyị oo akala ngọzi
Etu anyị siri meghee gị nna gbaghara o
Etu anyị sịrị meghee gị nna gbaghara
Owu ite ajụkwa kwa njọ doh
Olisa doh doh doh
Chukwu anyị na ayokwagi odogwu
Olisa doh doh doh
Iga ekwe ka ihere mee mu
Olisa doh doh doh
K'ochichi gị bịa ka m mee uche gị o!
Olisa doh doh doh
N'afa nna na nwa na mmụọ nso
Olisa doh doh doh)
Chukwu ana m arịọ kwa gị doh doh doh doh doh
Ayeee!
Olisa doh
Olisa doh olisa
So gị n'enye udo
Udo nke mkpuru obi
Chukwu n'enye oganiru
Ana m ebekwu gị
So gị n'enye ezi ịfụnanya
Chim n'enye ezi ịfụnanya
Afufu anyị nata
Odiro mma n'ahu
Ákwá anyị na ebe ne eri m nri na ahu
Ezi nna gbatara anyị ọsọ enye m aka
Do chim ọ gbatara anyị ọsọ enye m aka oo
Chi anyị oo gị n'enye akụ n'ụba
Chi anyị oo chi n'enye ego
Chi anyị oo akala ọmụmụ
Chi anyị oo akala ngọzi
Etu anyị siri meghee gị nna gbaghara o
Etu anyị sịrị meghee gị nna gbaghara
Owu ite ajụkwa kwa njọ doh
Olisa doh doh doh
Chukwu anyị na ayokwagi odogwu
Olisa doh doh doh
Iga ekwe ka ihere mee mu
Olisa doh doh doh
K'ochichi gị bịa ka m mee uche gị o!
Olisa doh doh doh
N'afa nna na nwa na mmụọ nso
Olisa doh doh doh)
Chukwu ana m arịọ kwa gị doh doh doh doh doh
Ayeee!