Obi Agbawa m Lyrics
- Genre:Acoustic
- Year of Release:2023
Lyrics
Obi Agbawa m - Stanley Okorie
...
Abụ m onye n ji abara Chi m mba?
Abụ m onye m ji ewere Chi m iwe?
Ife ọbula m fụrụ n'ụwa nke dakwasara m o
Ya dị ba, ọ dị Chi m mma
(Chorus: Stanley)
Chineke
Obi agbawa m oo
Akwa jụrụ m anya
Mana Chineke n'ihe niile nara ekele
Obi agbawa m oo
Afufu ụwa ejugo m isi
Mana Chineke n'ihe niile nara ekele
(Chorus: Backups)
Obi agbawa m oo
Akwa jụrụ m anya
Mana Chineke n'ihe niile nara ekele
(Ma ọ dị mma, ma ọ dị njọ)
Obi agbawa m oo
Akwa jụrụ m anya
Mana Chineke n'ihe niile nara ekele
(Ma na ndụ na ọnwụ)
Obi agbawa m oo (Chi m oo)
Akwa jụrụ m anya
Mana Chineke n'ihe niile nara ekele
(Ọ dị Gị mma, ọ dị m mma)
Obi agbawa m oo (Chi m oo)
Akwa jụrụ m anya
Mana Chineke n'ihe niile nara ekele
.........................